You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ihe na-atụ ndị Gọvanọ ụjọ ikwupụta ego ole na-abata n’akpa steeti – Okonjo Iweala

  2. Mba UK arịọla Peter Obi mgbaghara? Lee ihe anyị ma

  3. Ihe i kwesịrị ịma maka 'Sam Daddy' ga-eji ọkọlọtọ PDP azọ ọkwa Gọvanọ Imo Steeti

  4. Gịnị bụ 'Asset Forfeiture' na ihe ga-eme ka mmadụ hapụrụ mba Amerịka akụnaụba ya?

  5. Chinwoke Mbadinuju bụbu gọvanọ Anambra Steeti anwụọla

  6. Ihe na-eme na Naịjirịa ugbua, o yiri ihe butere mkpochapụ agbụrụ na Rwanda n'afọ 1994?

  7. Ihe Ohanaeze sara Lai Mohammed maka ebubo o boro Peter Obi

  8. Etu ndị nkwado Tinubu si saa Chimamanda Adichie maka ozi ya nye Joe Biden banyere ntuliaka 2023

  9. Anyị enweghị atụmatụ iwepụ akwụkwọ ego naịra ọhụrụ - Ụlọakụ etiti

  10. Gọọmentị Abịa ekwuola na ọ bụ eziokwu na ụlọikpe machiburu ọbaego ha mana a tọhapụla ya ugbua

  11. Kedụ etu e si ahọpụta ndị ọkaikpe 'Supreme Court' nke Naịjirịa?

  12. A ga-edu Bola Tinubu n'iyi ọrụ agbanyeghị ikpe a gbara maka ya - Lai Mohammed

  13. Lee steeti ndị a chụpụrụ pati nọ n'ọchịchị na ntuliaka ọkwa Gọvanọ

  14. Otu PDP ọ bụrụla nkịrịka nkata n'Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa?

  15. Gịnị bụ 'interim government'?

  16. Athan Achonu emeriela ntụliaka imeụlọ otu Labour Party nke ọkwa Gọvanọ Imo Steeti

  17. Ebee ọzọ ka Ihedioha ga-etinye isi ugbua o wepụrụ onwe ya ịzọ ọkwa gọvanọ na PDP?

  18. Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ

  19. Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha

  20. Etu e si nwụchie nwoke ụkọchukwu a sị metọrọ nwa ya nwaanyị dị afọ 12 n’Anambra