Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. FIFA World Cup Qatar 2022: Tebụlụ asọmpi na mpụtara ha

  2. Lee ụmụ Naịjirịa na-aga 'World Cup' n'afọ a

  3. In pictures: Egwuregwu ndị a ga-eji echeta Ezenwaanyị Elizabeth II

  4. Egbe ntụ Arsenal ji bịa ọgụ anyụọla ka ọkụ na be Man Utd

  5. Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu

  6. Ihe mere ndị Super Falcons ji were iwe gbajọọ ọzụzụ ha

  7. Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons

  8. Etu ndị Super Falcons nke Naịjirịa si eke ekike oge ha anaghị agba bọọlụ

  9. African Women Cup of Nations 2022: Lee ụmụasa ga-anọchiteanya Naịjirịa n'asọmpi a

  10. Ndị 'transgender' ga-agbali bọọlụ n'otu ụmụnwoke maọbụ nwaanyị na mba Germany ugbua

    Ndị ọgbabọọlụ

    Ebe foto si, Getty Images

    Ụmnwoke gbanwere onwe ha br nwaany mab nwaany gbanwere onwe ya br nwoke nke Bekee kpr 'Transgender', nwereike gbara otu mnwoke mab nwaany bọọl ugbua na mba Germany.

    Otu jikọtara egwuregwu bọọlụ na mba Germany German football association (DFB) kwuru na ọ bụ onye ahụ ka ọ dị n'aka ịhọ ebe ọ ga-agba, mana ha kwuru na nke a emetụtaghị asọmpi Bundesliga.

    Mgbe mbụ, ọ bụ okike onye bu pụta ụwa na ihe o dere n'akwụkwọ njirimara ya ga-ekwu ma onye ahụ ọ ga-agbara otu ụmụnwaanyị maọbụ otu ụmụnwoke.

    Mana kemgbe afọ 2018, ndị mba Germany enweela ohere ịhọrọ ma ha achọrọ ịkpọpụta okike ha n'akwụkwọ njirimara ha.

    DFB kwuru na kemgbe e ji nwee ohere a, ọnụọgụgụ ndị na-achọghị ịkpọpụta okike ha bu pụta ụwa arịala.

    "Nke a metụkwara ndị ọgbabọọlụ, mere o ji dị mkpa itinye iwu doro anya."

  11. BBC Nkeji

  12. Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu

  13. Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal

  14. Enyela ndị nkiti 12 ikike imepee mahadum na Naịjirịa nke gụnyere Ned Nwoko meepere mahadum egwuregwu mbụ n'Afrịka

  15. Lee mba ndị ga-ezute onwe ha n’asọmpị iko mbaụwa 2022

  16. Nigeria vs Ghana: A zọgbughị Joseph Kabungo, ọ nwụrụ site n'obi nkoropụ - NFF

  17. Ụgbọ Chelsea ọ gbara okpokoro?

  18. Paul-Henri Damiba: Onyeisi agha weghara ọchịchị n'ike aṅụọla iyi ọrụ dịka Onyeisiala Burkina Faso

  19. Israel Adesanya emeriela Robert Whittaker n'asọmpị UFC 271

  20. Etinyela ụbọchị ezumike na mba Senegal iji ṅụrịa maka mmeri iko Afcon 2021