Off Cycle elections 2023: Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya

Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na Kogi, Bayelsa na Imo steeti ka o si aga.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimezie UcheAgbo, Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu, Chukwunaeme Obiejesi and Jessica Nwankwo

  1. Ihe anyị ma maka onyonyoo ndị JTF na-anapụ ndị njem ego n'Imo Steeti

  2. Ụlọikpe akwadola ikpe ọnwụ a mara Maryam Sanda

  3. Etu ụtụisi ọhụrụ ga-esi metụta ndị Naịjirịa

  4. Gịnị ka a sị Stella Oduah mere Gọọmenti Naịjirịa jiri kpụpụ ya n'ụlọikpe?

  5. A nwụchiela ndị a na-enyo gburu Omeiwu Azuka Justice n'Anambara steeti

  6. Ọnọdụ Fubara dịka nke onye a na-akpagbu mechara hụụ onye na-akpagbu ya n'anya - PDP

  7. Ụlọomeiwu Sịnetị akwadola ka Tinubu zigaa ndịagha na mba Bene Rịpọblik

  8. Onyeisiala Tinubu eduola Ọchịagha Musa Christopher n'iyi ọrụ dịka mịnista nchekwa Naịjirịa

  9. A gaala n'ihu jichie ndị enyemaka Timipre Sylva kemgbe ọnwa Ọgọst - Bokoru

  10. Guinea-Bissau: Umaro Sissoco Embaló agbagaala mba Senịgal dịka ndịagha napụrụ ya ọchịchị n'ike

  11. Ike Ekweremadu: Ihe mere mba Briten ji jụa inye Naịjirịa ohere ịkpọlata ya

  12. Ịchụ nta ndị na-egbu mmadụ, na-ere akụkụ ahụ mmadụ maka 'ịgwọ ọgwụ anwansi'

  13. Izite ndịagha, mmachi 'visa' na ụzọ ndị ọzọ Amerịka nwere ike isi taa Naịjirịa ahụhụ dịka mba 'e kwesịrị ilebara anya'

  14. Ọgbaghara adaala n'isiụlọọrụ pati PDP n'Abuja

  15. O nweghị onye m naara ala ya n'ike na Ngor-Okpala - Ebuka Obi

  16. Ndị uweojii amalitela ikposa ndị ọrụ ENTRACO n'Imo steeti

  17. Kedụ ndị bụ Ụmụ Ọma otu Amnesty kwuru na-eyi ọha egwu n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?

  18. Inec enyela Gọvanọ Soludo asambodo mmeri na ntuliaka ọkwa gọvanọ Anambra Steeti

  19. E duola Paul Biya n'iyi ọrụ dịka onyeisiala mba Kamerun nke ugboro asatọ

  20. Onyeisiala mba Tanzanịa aṅụọla iyi ọrụ n'agbanyeghị ọgbaaghara a hụtara n'oge ntuliaka