You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ndị ọrụ DSS anwụchiela otu nwoke maka mwakpo a wakporo Peter Obi na ndị ọzọ n'Edo steeti

  2. Ihe mwakpo mere Peter Obi na Edo steeti

  3. Ihe ndị dị na nnyocha Amerịka mere banyere ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa

  4. O nweghi ihe Nnamdi Kanu mere Sunday Igboho na-emeghi - Sịnetọ Abaribe

  5. Ihe dị na nnyocha Amerịka mere banyere mkpagbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa

  6. Onyeisiala Tinubu bilie buo agha megide ogbugbu ndị mmadụ na Naịjirịa - Sịnetọ Abaribe

  7. Ndị omekome bịara inwuchi m n'Enugwu iji gbochie ọgbakọ ekpere Zion - Ebuka Obi

  8. Lee ihe anyị ma maka otu 'City Boys na 'Village Boys' n'ewu ewu

  9. Trump ewebatala ụtụisi 10% ọhụrụ dịka Ụlọikpe Kachasị jụchara ịnabata ụtụisi mbubata ngwaahịa

  10. Ụlọomeiwu Anambara Steeti akpọghachitela Bernad Udemezue

  11. Ndị uweojii na-aga n'ihu na-enyocha Andrew dịka a tọhapụrụ ya n'ụlọmkpọrọ

  12. 'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani

  13. 'Adị m afọ 33, osote m dị afọ 26 na-azọ isioche Amac n'Abuja' - Ugoh

  14. Ihe mere m ji azọ ọkwa onyeisioche n'Abuja - Eze Onyebuchi

  15. "Anọ m na-ehi ụra mgbe nwaodibo ahụ kụrụ m akaọdụ mgbe ọ kugbuchara nwanne m nwoke"

  16. Timothy Ofoegbu: Ndị nile zọọrọ anyị nnwereonwe tinyere ala Igbo na nnukwu nsogbu

  17. City Boy Movement: Kedụ ndị a ma ama n'Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa so na ya?

  18. Onye bụ Godswill Obot Akpabio?

  19. Otu Kwankwasiyya, Miyetti Allah ajụla oku ndịomeiwu Amerịka kpọrọ ka a gụnye ha dịka ndị oyiọhaegwu

  20. Ọtụtụ ndị ahịa ka na-erubeisi n'iwu ịnọrọ n'ụlọ n'Aba, Ọnịcha