You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Mmachi asụsụ ọdịbendị bụ iweghachi anyị n'aka ọchịchị Briten - Ndị nkuzi

  2. Willie Obiano: "Esi m n'ụra teta ma na-anụ akụkọ kwuru na anwụọla m"

  3. Gịnị butere esemokwu metụtara ụlọngosinka ego ya dị $25m na akpụrụakpụ Bini e si ala Bekee weghachi?

  4. Kedụ ndị bụ Ụmụ Ọma otu Amnesty kwuru na-eyi ọha egwu n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?

  5. Inec enyela Gọvanọ Soludo asambodo mmeri na ntuliaka ọkwa gọvanọ Anambra Steeti

  6. Ihe anyị ma maka nwaanyị a chụpụrụ na ngwuru nna ya n'Anambra Steeti

  7. E duola Paul Biya n'iyi ọrụ dịka onyeisiala mba Kamerun nke ugboro asatọ

  8. Jennifer na Kọpa ndị ọzọ otu Agunechemba mekpara ahụ akpụpụla Gọvanọ Soludo na gọọmenti Anambra Steeti n'ụlọikpe

  9. Onyeisiala mba Tanzanịa aṅụọla iyi ọrụ n'agbanyeghị ọgbaaghara a hụtara n'oge ntuliaka

  10. Oziahia Bokku: Lee ihe ARCON, ndị ọkachamara n'oziahịa kwuru maka oziahịa na-ese okwu

  11. Chioma Ifemeludike: Ka anyị jụọ ajụjụ anyị

  12. George Moghalu: Ka anyị jụọ ajụjụ anyị

  13. Onyeisiala Tinubu agwala ndị isi ọrụ nchekwa ihe a na-atụanya n'aka ha ugbua

  14. Nicholas Ukachukwu: Ka anyị jụọ ajụjụ anyị

  15. Jude Ezenwafor: Ka anyị jụọ ajụjụ anyị

  16. BudgIT ekwuola na Enugwu, Abịa na Anambra nwereike ịkwụrụ onwe ha ma e wezuga enyemaka Gọọmenti Etiti

  17. Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti

  18. Atọhapụla Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ gara me ngagharị iwe maka ntọhapụ Nnamdi Kanu n'ụlọmkpọrọ Kuje

  19. Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi

  20. Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa